| 07/29/2012 2:55 am |
 Administrator Forum Fanatic

Regist.: 07/28/2012 Topics: 118 Posts: 117
 OFFLINE | gwam gwam gwam gwam ihe avu na agba n'isi ?
Gwam gwam gwam Gwam ihe obu gi nwe, mana mmadu dum ndi ozo n'eji ya karia gi?
gwam gwam gwam gwam nri na esi usi na aka ma iri chaa ya. |
................ Onye Aghala Nwanee ya
|
| 07/29/2012 2:55 am |
 Administrator Forum Fanatic

Regist.: 07/28/2012 Topics: 118 Posts: 117
 OFFLINE | Gwam Gwam Gwam Gwam ihe na-acha zaa n'ikpa ?
Gwam Gwam Gwam Gwam anu nwere otu ukwu ?
Gwam Gwam Gwam Gwam ihe buru gi uzo taa oji awara awa ? |
................ Onye Aghala Nwanee ya
|
| 07/29/2012 2:57 am |
 Administrator Forum Fanatic

Regist.: 07/28/2012 Topics: 118 Posts: 117
 OFFLINE | Gwam gwam gwam gwam umunne abuo na-adighi ahu onwe ha anya?
Gwam Gwam Gwam
"nwanyi oma nhuru na ahia mana ejighi m ego nji alu ya."
Gwam gwam gwam
Odi ndu onwu ka mma?
gwam! gwam! gwam! ihe gba aka naa enu chiri umu rituo???
gwam! gwam! gwam! Igba chukwu kere na enweghi owuwa???
gwam! gwam! gwam! ihe ag'eme ogbono k'owolu ofe egusi??? |
................ Onye Aghala Nwanee ya
|
| 05/30/2018 12:45 pm |
 NEWBIE

Regist.: 05/30/2018 Topics: 0 Posts: 1
 OFFLINE | Gwam m ihe no na mbara ezi na abara gi mba. |
|
|